Jump to content

SecurePoll:1414/msg/ig

From Wikimedia Vote Wiki
id"1414"
lang"ig"
messages
title"Ụkpụrụ akparamgwa zụrụ ọnụ nke nkwalite ntuziaka akwadoro."
intro"Ntuliaka a so na mpaghara nkwado nke nkwalite ntuziaka nke ụkpụrụ akparamgwa zụrụ ọnụ.Maka ọkwa ndị ọzọ,leba anya na [https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Universal_Code_of_Conduct/Revised_enforcement_guidelines/Voter_information peeji ntuziaka ndị ntuliaka] na meta wiki. '''Biko họrọ "mba"maọbụ "eeh" ntunye akwụkwọ n'enweghị nhọrọ"mba" maọbụ"eeh" agaghị esonye na ngụkọ ikpeazụ"
jump-text"Aga eme ntuliaka na gburugburu wiki. Biko pia aka na ebe mpiakà dị n'ala iji Weghachiharịa. Biko marakwa na mgbe ituliriaka ụfọdụ ihe gbasara gị dị ka ákàrà njieme gị na omee ka aga ewekọrọ iji nyere ndị nlebanya aka ịma izi ezi ntuliaka a dị. Aga ehichapụ nke a ka ọ gachara abalị iri itoolu emechara ntuliaka ma ọ bụ nanị ndị n'eme nyocha na ndị ntuziaka nke òtù ọrụ ga n'ahụ nke a."
return-text"Ọrụ ụkpụrụ akparamgwa zụrụ ọnụ"
unqualified-error"Biko ewela iwe, mana isoghí na ndetu ndị nwere ikikere ntuliaka. Biko ga na [https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Universal_Code_of_Conduct/Revised_enforcement_guidelines/Voter_information peeji ntuziaka ndị ntuliaka] maka ezi nkọwa gbasara ikikere ntuliaka na ntuziaka Mgbakwunye nke ndetu ndị nwere ikike ọ bụrụ na inwere ikike."
comment-prompt"Ọ bụrụ na inwere mmasị gbasara ntuziaka nkwalite,biko gosipụta agba nke ekwesiri ilebanya na nkọwa mmasị I nwere gbasara ya.'''aga ewepụta ntunye okwu na ebe onye ọbụla n'ahụ. Biko edepụtala nkọwa gbasara onwe na ntinye okwu .''' Daalu."
questions
id"1415"
messages
column-1"Mba"
column0"—"
column+1"Eeh"
text"Ntuliaka"
options
id"1416"
messages
text"Ikwadoro nkwalite ụkpụrụ akparamgwa zụrụ ọnụ site na ntuziaka agụpụtara?"