| title | "Nkwado nnabata 2024 nkeMovement Charter Wikimedia (Ndị mmekọ)" |
|---|
| intro | "Ntuliaka a bụ maka usoro Nnabata nke [https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Movement_Charter Wikimedia Movement Charter]. Tinye vootu ngalaba otu gị n'okpuru ebe a. Maka ozi ndị ọzọ, gaa na peeji enyemaka onye na-eme ntụliaka na Meta-Wiki.
Biko họrọ "eeh" ma ọ bụ "mba". Nhọrọ "-" anaghị emetụta mpụtara n'ụzọ ọ bụla, mana ọ na-enye gị ohere ịhapụ ntunye okwu." |
|---|
| jump-text | "A ga-eme ntuliaka a na gburugburu wiki. Biko pia aka na ebe mpiakà dị n'ala iji Weghachiharịa. Biko marakwa na mgbe ituliriaka ụfọdụ ihe gbasara gị dị ka ákàrà njieme gị na omee ka aga ewekọrọ iji nyere ndị nlebanya aka ịma izi ezi ntuliaka a dị. A ga ehichapụ nke a ka ọ gachara abalị iri itoolu emechara ntuliaka ma ọ bụ nanị ndị n'eme nyocha na ndị ntuziaka nke òtù ọrụ ga n'ahụ nke a." |
|---|
| return-text | "Movement Charter Wikimedia" |
|---|
| unqualified-error | "Biko ewela iwe, mana isoghí na ndetu ndị nwere ikikere ntuliaka. Biko ga na [https://meta.wikimedia.org/wiki/Movement_Charter/Ratification/Voting/Eligibility_criteria#Affiliates_vote peeji ntuziaka ndị ntuliaka] maka ezi nkọwa gbasara ikikere ntuliaka na ntuziaka nke ndetu ndị nwere ikike ọ bụrụ na inwere ikike." |
|---|
| comment-prompt | "Ọ bụrụ na ngalaba otu ịnọ na ya nwere nchegbu banyere Movement Charter Wikimedia, biko gosi ngalaba nke ekwesiri ilebara anya nakwa ihe so ya. Nkwupụta ga-abụ nke onye ọbụla ga-ahụ. Biko edenyela ozi metụtara onwe onye na nkwupụta gị. Daalụ." |
|---|